Nkebiahiri

ikowa na inye omumaatu nkebiahiri.
ikwu udi nkebiabhirl di iche iche
irugosi nkebiahiri di iche iche
ime ahiriokwu nwere nkebiahiri.

Nkebiokwu

ikowa na inye omumaatu nkebiokwu.
ikwu udi nkeviokwu di iche iche.
irugosi nkebiokwu iche iche.
ime ahiriokwu nwere nkebiokwu
lkowa na inye omumaatu nkebiokwu
ikwu udi nkebiokwu e nwere.

Mofim na mkpuruokwu

lkowaputa ihe bu mofim
igosiputa nkenudi mofim
ikowaputa ihe bu mkpuruokwu
igosipuIta mkpuruokwu ndi nwere naani otu mofim na ndi nwere karia otu mofim

Udaasusu

iziputa ihe bu:
– olilo udaume
– ndapu udaume
– ndapu
– mgbochiume
inye omumaatu ihe
ndi a.

Edemede Nka

ikowaputa edemede nka na udi ya.
ikwu uru edemede nka.
ikwuputa njirimara edemede nka.
ide edemede nka

Atumatuokwu / Asusu Nka

ikowaputa atumatuokwu na inye omumaatu ha.
ichoputa n’aqumaqu ederede.
itinye ha na mkpuruokwu n’ime ederede.
ikowaputa asusu n nka a inye a omumaatu,
ichoputa asusu nka n’aqumaqu ederede.
itinye ha mkpuruokwu nakwa n’ederede.

Agumagu Ederede

Ikowa ihe bu agumagu ederede, uru ya na udi ya
igu akwukwo agumaqu ederede a hoputara.
– iduuazi
– ejije
– abu

Echichi na Echimechi Odinala

ikwuputa udi echichi odinala di iche iche.
lkowa mmalite utodu n’ime ha.
iziputa etu e si echi echichi ndia
ikwu oru di iche iche ndi chiri echichi na-aru

Enwemenwe : Akunauba

iziputa udienwemenwe di iche iche.
Iko maka ha n’otu n’otu.
igosi ndiiche
ikpoputa uru n’ikpa akuudo na oghom dl N’ikpa aku N’uzo ezighi ezi.

Agwa Oma na Agwa Ojoo na Ndu Ndi Igbo

ikowa ihe bu agwa oma na agwa ojoo.
ikwuputa ugwo diiri onye kpara agwa oma.
ikwuputa ahuhu diiri onye kpara agwa ojoo.
ikwu ozu di iche iche ohanaeze si eleba anya n’agwa obula,
ikpoputa otu di iche iche na- enye aka n’!gbazi agwa ohanaeze.
igosi mmasi n’ikpa agwa oma ma zere agwa ojoo,

Dibia Odinala

ikowalie udi dibia odinala di iche iche.
ikowa oru ha
ikwu uru na oghom di na ha
itulekorita dibia odinala na nke bekee

Otu Nzuzo

ikwu ihe bu otu nzuzo.
ikpoputa otu nzuzo di iche iche.
igosi etu e si aba ufodu n’ime ha.
igosi uru na oghom di n’otu nzuzo.
ikwuputa mgbanwe di na ha.

Edemede

ikwu udi edemede diiche iche.
rugosi usoro edemede nke obula
Ihazi ma dee edemede nke obula n’usoro ya.

Agumagu Odinala: Mmughari

ikwu ihe bu agumagu odinala.
Ichoputa nkenudi ya.
ikwu uru o bara.
Igu agumagu odinala di iche iche.
itule njirimara nke obula

Agumagu Ederede

Ikowa ihe bu agumagu ederede, uru ya na udi ya
igu akwukwo agumaqu ederede a hoputara.
– iduuazi
– ejije
– abu

Agumagu Odinala

ikowaputa
– ihe agumagu bu
– udi ya di iche iche
– uru o bara.

Oruaka

ikowa ihe bu oruaka.
ikwu oruaka di iche iche ndi Igbo na-aru,
ikwu uru oruaka bara.
ikoputa mkpa Q di ikwalite oruaka ndi a.

Ochichi Odinala Igbo

ikwu ihe bu ochichi odinala
ikowa usoro ochichl odinala na njirimara ha.
Ikwu uru ochichi odinala bara.

Njirimara ndi igbo II

ikoputa ufodu omenala e ji mara ndi Igbo dika:
– omugwQ
– ibe ugwu
– lkuputa nwa
– iche Qji/nzu
– inabata obia
– iru mgbede d.g.
ikwu mkpa o di ikwalite omenala ndi a.