Alumdina-nwunye

ikowa ihe bu alumdlnanwunye
ikowa omenala ne-eso alumdinanwunye
ikwu uru alumdinanwunve bara.

Ezinaulo

ikowa ihe bu ezinaulo.
ikwuputa udi ezinaulo di iche iche e nwere.
ikowaputa oru di iche iche onye obula na- aru n’ezinaulo;
ikwu uru ezinaulo bara.

Njirimara ndi igbo I

Ikowaputa njirimara ndi Igbo dika:
– Asusu
– Ekike
– Nri
– Omume
– omenata
– Oruaka

Ntughari

lkowa ihe bu ntuqhari.
ikwu usoro e ji eme ntughari
itughari

Atumatuokwu

ikowa ihe bu atumatuokwu,
igosiputa uru obara n’aqurnaqu
lkpoputa udi ya di iche iche.
ichoputa aturnatu okwu n’ederede
n’okwu nakwa n’ederede.

Edemede

ikwu udi edemede di iche iche.
irugosi usoro edemede nke obula
Ihazi ma dee edemede nke obula n’usoro ya.

Mkpuru edemede na nsoroedide

ikpoputa na iruqosi mkpuruedemede: mgbochiumw udaume
– myiriudaume
– udamkpi
ikpoputa na irugosi
– mkpuruedemede ukwu na ndi nta.
– udaume ndi nwere akara ntupo
itinyetali akaraedemede.

Ogugu na Aghotaazaa: Ahuike Ntorobia

igutali Igbo werewere na osiiso,
Ikowaputa isi ihe a guru banyere ahuike ntorobia.
Ikowa okwu ndi siri ike n’ihe a quru,
ikwu uche ha banyere ihe ha guru.

Olundi Na Igbo lzugbe

ihe bu Igbo izugbe
ihe olundi bu.
ndiiche di n’etiti olundi na igbo izugbe.
ndiiche di n’olundi na ibe ya dk. Owere na onicha

Nkeji asusu

Ichoputa mputara na oru nkeji asusu ndi a: Mkpoaha:
– aha
– nnochiaha
– njuajuju
– onuogugu
Nqwaa.

Mwube mkpuruokwu

lqosiputa nganiihu, nnoneetlti na nsonaazu na rnkpuruokwu,
iji mkpuruasusu ndi a wube mpuruokwu,

Udaasusu

ihoputa mgbochiume na udaume/ mkpuruuda (fonim).
ikwu ndiiche di n’etiti mgbochiume na udaume,
ikwu udaurne ndi dakoritara na mkpuruokwu.
ikewatalie rnkpuruokwu na nkeji na nkeji.
itinye akaraudaolu na nkejiokwu.

Ekwumekwu

ikwu aha ndi no n’ezlnaulo.
ikowaputa oruaka ndi ezinaulo ha.
ikowaputa oru diiri na nrubeere onye obula n’ezinaulo,

Akaraedemede

ikwupụta ihe akaraedemede bụ.
ikwu ụdị akaraedemede dị iche iche
igosipụta akaraedemede n’ahịrịokwu.
ikwupụta uru akaraedemede bara.

Ọnụọgụgụ 1 – 500

ịgụ bido n’otu ruo na narị ise.
iji ọnụọgụgụ mee ahịrịokwu
ide ọnụọgụ site n’otu ruo na narị ise

Ahịrịmfe II

ikwu ihe bụ ahịrịmfe
imebe ahịrịmfe
ide ahịrịmfe