Echiche Ndi Igbo Banyere Eluuwa

ikowa odidi mmadu, ndiichie, mmuo na arusi.
ikowa ihe ha ma banyere ndu na- esote onwu, ogbanje, ilo uwa na Akaraogoli / ofeke.
lkpoputa aha chi di iche iche na oru ha n’ebe ndi Igbo no,
Otu Ogbo/Uke/Ebiri

ikowa ihe bu otu ogbo/uke/ebiri.
ikowa usoro e si aba n’otu ogbo/uke/ebiri.
lkowaputa uru na oghom di n’otu ogbo/uke/ebiri.
Ideputa otu ogbo ndi ha maara na onodu ha n’oge ugbua.
Njirimara ndi igbo II : Nsoala / Ibeene

ikwu ihe bu nsoala/lbeene.
inye omumaatu nsoala/lbeene.
ikwu etu nsoala/lbeene obodo ufodu siri malite.
ikwu ntaramahuhu diiri ndi mebiri nsoala/ibeene obodo.
ideputa uru idebe nsoala/ibeene obodo bara.
Ntughari

Ikowa ihe bu ntughari
ikwu usoro e si eme ntughari
itughari ahiriokwu.
Edemede: Leta Anamachoihe

ide leta anamachoihe
ihazi leta anamachoihe n’usoro dabara adaba.
Ogugu na Aghotaazaa: Agumakwukwo dika ihe na- emeghe uzo agamnihu

igutali Igbo were were na osiiso.
ikowaputa ihe na guru banyere agumakwukwo dika ihe na- emeghe uzo agamnihu.
Ikowa mkpuruokwu ohuru na mkpuruokwu ndi siri ike n’ihe ha guru,
iji mkpuruokwu ohuru mebe ahiriokwu.
ikwu uche ha banyere ihe ha guru,
Nsoroedide: Akara Edemede

ikpoputa na irugosl akaraedemede ndi a murula.
ikwu akaraedemede ndi ozo na oru ha.
itinyetali akaraedemede etu o kwesiri
Tensi na Aspekti.

ikowaa ihe bu tensi na ikwu udi tensi e nwere.
ime usorookwu na ahiriokwu metutara ha.
ikowa ihe bu aspekti na ikwu udi askpekti e nwere.
ldeputa ahiriokwu nwere askpekti.
Ahiriokwu Na Nkenudi ya

ikwu ihe bu Ahiriokwu.
igosiputa udi ahiriokwu di iche iche.
ikwu njirimara udi ahiriokwu nke obula.
ikwu ndiiche din’etiti udi ahiriokwu ndi a.
imebe ahiriokwu na-eqosiputa nkenudi ahiriokwu ndi a.
ikwughari/ ideghari okwu ekelesu ka ha buru okwu ngom .
udaasusu

ikowaputa udi mkpuruudasusu (fonim) di iche iche.
lkowa etu e si na ebe a na- akpoputa ha.
ikowaputa ihe bu nkejiokwu.
ikewaputa nkejiokwu di na mkpuruokwu.
itinye udaolu na nkejiokwu.
Ekwumekwu: Nzikoritaozi keteknoloi

ikowa ihe bu nzikoritaozi keteknoloi
lkwuputa uzo di iche iche esi ezikorita ozi keteknoloi
ikwu uru nzikoritaozi keteknoloi
ikwu oghom nzikoritaozi keteknoloi
lzikorita ozi na website Igbo N’intaneet.
Ogugu na Aghotaazaa:Nlekota gburugburu

igutali Igbo werewere na osooso
ikowaputa ihe ha guru banyere nlekota gburugburu.
ikowa mkpuruokwu ndi siri ike n’ihe ha guru,
iji mkpuruokwu ohuru mebe aihiriokwu,
ikwu uche ha banyere ihe ha guru.
Nsoroedide

isupetali ma deta Igbo site n’iqbakwasi ukwu n’iwu nsupe Igbo dlka ‘na’ na oru di
aru.
Idezi mgbakwunye na nsokwunye.
Igosiputa okwu ndi a na-edeko onu na ndi a na-edesa edesa.
Tensi na Aspekti

ikowa ihe butensi,
ikwu udi tensi e nwere.
ime usorookwu na abiriokwu metutara ha.
Ikowa ihe bu aspekti.
ikwu udi aspekti e nwere.
ideputa ahiriokwu nwere aspekti
Nkejiasusu

Ihoputa mputara na oru nkejiasusu.
Igosiputa ha n’ahiriokwu,
Iji ha mee ahjrjokwu.
Nkebiahiri

ikowa na inye omumaatu nkebiahiri.
ikwu udi nkebiabhirl di iche iche
irugosi nkebiahiri di iche iche
ime ahiriokwu nwere nkebiahiri.
Nkebiokwu

ikowa na inye omumaatu nkebiokwu.
ikwu udi nkeviokwu di iche iche.
irugosi nkebiokwu iche iche.
ime ahiriokwu nwere nkebiokwu
lkowa na inye omumaatu nkebiokwu
ikwu udi nkebiokwu e nwere.
Mofim na mkpuruokwu

lkowaputa ihe bu mofim
igosiputa nkenudi mofim
ikowaputa ihe bu mkpuruokwu
igosipuIta mkpuruokwu ndi nwere naani otu mofim na ndi nwere karia otu mofim
Udaasusu

iziputa ihe bu:
– olilo udaume
– ndapu udaume
– ndapu
– mgbochiume
inye omumaatu ihe
ndi a.
Ekwumekwu: lkpochapu ubiam na aguu

ikowa ihe bu ubiam na aguu,
ikwuputa ihe na-ebute ubiam na aguu
ideputa uzo di iche iche e nwere ike isi kpochapu ubiam na aguu