Atumatuokwu

ikowa ihe bu atumatuokwu,
igosiputa uru obara n’aqurnaqu
lkpoputa udi ya di iche iche.
ichoputa aturnatu okwu n’ederede
n’okwu nakwa n’ederede.
Edemede

ikwu udi edemede di iche iche.
irugosi usoro edemede nke obula
Ihazi ma dee edemede nke obula n’usoro ya.
Mkpuru edemede na nsoroedide

ikpoputa na iruqosi mkpuruedemede: mgbochiumw udaume
– myiriudaume
– udamkpi
ikpoputa na irugosi
– mkpuruedemede ukwu na ndi nta.
– udaume ndi nwere akara ntupo
itinyetali akaraedemede.
Ogugu na Aghotaazaa: Ahuike Ntorobia

igutali Igbo werewere na osiiso,
Ikowaputa isi ihe a guru banyere ahuike ntorobia.
Ikowa okwu ndi siri ike n’ihe a quru,
ikwu uche ha banyere ihe ha guru.
Olundi Na Igbo lzugbe

ihe bu Igbo izugbe
ihe olundi bu.
ndiiche di n’etiti olundi na igbo izugbe.
ndiiche di n’olundi na ibe ya dk. Owere na onicha
Nkeji asusu

Ichoputa mputara na oru nkeji asusu ndi a: Mkpoaha:
– aha
– nnochiaha
– njuajuju
– onuogugu
Nqwaa.
Ahiriokwu na Nkenudi ya

ikwu ihe ahiriokwu putara.
igosiputa udi ahiriokwu di iche iche.
Mwube mkpuruokwu

lqosiputa nganiihu, nnoneetlti na nsonaazu na rnkpuruokwu,
iji mkpuruasusu ndi a wube mpuruokwu,
Udaasusu

ihoputa mgbochiume na udaume/ mkpuruuda (fonim).
ikwu ndiiche di n’etiti mgbochiume na udaume,
ikwu udaurne ndi dakoritara na mkpuruokwu.
ikewatalie rnkpuruokwu na nkeji na nkeji.
itinye akaraudaolu na nkejiokwu.
Ekwumekwu

ikwu aha ndi no n’ezlnaulo.
ikowaputa oruaka ndi ezinaulo ha.
ikowaputa oru diiri na nrubeere onye obula n’ezinaulo,
Akaraedemede

ikwupụta ihe akaraedemede bụ.
ikwu ụdị akaraedemede dị iche iche
igosipụta akaraedemede n’ahịrịokwu.
ikwupụta uru akaraedemede bara.
Edemede Nduzi: Ezinaụlọ

ide edemede dị mfe gara n’usoro banyere ezinaụlọ
izipụta nhazi edemede
Ekwumekwu banyere ihe dị iche iche ụmụaka na-eme

ịsụ Igbo Izugbe
ikwu okwu n’usoro
idepụta ihe dị iche iche ụmụaka na-eme
Ọnụọgụgụ 1 – 500

ịgụ bido n’otu ruo na narị ise.
iji ọnụọgụgụ mee ahịrịokwu
ide ọnụọgụ site n’otu ruo na narị ise
Ahịrịmfe II

ikwu ihe bụ ahịrịmfe
imebe ahịrịmfe
ide ahịrịmfe
Ahịrịmfe

ikwu ihe bụ ahịrịmfe
imebe ahịrịmfe
ahịrịmfe
Ụdaasụsụ na Nsoroedide Igbo

kpọpụta:
i) ụdaume
ii) mgbochiume
iii) myiriụdaume
ide mkpụrụedemede ọ bụla
itinye akara edemede ọ bụla
Budgeting

At the end of this lesson, the students should be able to understand Budgeting
Feeding The Family

At the end of this lesson, the students should be able to understand Feeding in The Family
Nutritional Needs Of Different People In A Family

At the end of this lesson, the students should be able to understand the Nutritional Needs Of Different People In A Family